Ada Ide

Ada Ide Ada Ide platform celebrates and promotes the Igbo language and culture.

Ụtụtụ Ọma ndị be anyị 😍🥰 Igbo ndị oma💃💃 Ndị mụ hụrụ n'anya❤️❤️ ka ụbọchị taa bụrụ anyị ụbọchị ọma, ka iheoma zute anyị n...
13/07/2024

Ụtụtụ Ọma ndị be anyị 😍🥰 Igbo ndị oma💃💃 Ndị mụ hụrụ n'anya❤️❤️ ka ụbọchị taa bụrụ anyị ụbọchị ọma, ka iheoma zute anyị nile💐💐

Ieee

12/07/2024

Ụtụtụ Ọma ndị oma❤️

Anyị adịgo njikere💃💃💃
11/07/2024

Anyị adịgo njikere💃💃💃

Ncha Truck ma ọ bụ Jumbo 😂😂Ana ere ya 80 naira tupu emecha rewe ya 120Onye chetara mgbe eji ncha a asa akwa??
03/06/2024

Ncha Truck ma ọ bụ Jumbo 😂😂

Ana ere ya 80 naira tupu emecha rewe ya 120

Onye chetara mgbe eji ncha a asa akwa??

Akụ fechaa ọ dara awọ...🐝Ka oke gị ruo gị aka n'ubochi taa. Aka ọ bụla ji Ngọzi gị gbajie. Ka Chineke zaa anyị ekpere ma...
03/06/2024

Akụ fechaa ọ dara awọ...🐝

Ka oke gị ruo gị aka n'ubochi taa. Aka ọ bụla ji Ngọzi gị gbajie. Ka Chineke zaa anyị ekpere ma nụrụ mkpu akwa anyị.

Izuka a bụrụ izuka ọma, izuka mbuli elu ya ije awele.

Aṅụrị ọnwa ọhụrụ ndị nkem❤️😍Ka ọnwa June a wetara anyị ihe oma. Ka Ngozi Chineke zoo ka mmiri na ndu anyị nile. Ka ọnwa ...
01/06/2024

Aṅụrị ọnwa ọhụrụ ndị nkem❤️😍

Ka ọnwa June a wetara anyị ihe oma. Ka Ngozi Chineke zoo ka mmiri na ndu anyị nile. Ka ọnwa wetara anyị ọganihu, aṅụrị na ịhụnanya🙏🙏

Ya gazie

Unu a bọọla chi ndị enyi m 🥰😍Ka Chineke onye ngọzi, onye ebere na onye amara chebe anyị nile ma dube anyị. Ka opupu anyi...
29/05/2024

Unu a bọọla chi ndị enyi m 🥰😍

Ka Chineke onye ngọzi, onye ebere na onye amara chebe anyị nile ma dube anyị. Ka opupu anyi na mbata anyị bụrụ ihe ngọzi.

Ka ihe anyị ga eri akọna anyị. Udo dịrị unu!!

28/05/2024

Content creation is not for the faint hearted 😭😭😭

📌Na only you go generate ideas
📌 Sort for contents
📌 Follow new trends
📌 Generate images
📌 Create videos
📌 Edit the videos
📌 Do voice over
📌 Captioning and source for hashtags
📌 Market yourself

The list is endless...

I have not had a good sleep in days o😭😭😭
Who send me work😭😄

A man favoured by God for a day is more blessed than a man who has laboured for 20 years. Ka ihu ọma kpọọ gị iru n'uboch...
28/05/2024

A man favoured by God for a day is more blessed than a man who has laboured for 20 years.

Ka ihu ọma kpọọ gị iru n'ubochi taa 🙏🙏🙏

Address

Abuja
Abuja

Telephone

+2347037796492

Website

Alerts

Be the first to know and let us send you an email when Ada Ide posts news and promotions. Your email address will not be used for any other purpose, and you can unsubscribe at any time.

Contact The Business

Send a message to Ada Ide:

Share