Chizzydeb Debbie

Chizzydeb Debbie Educational, Cultural, Lifestyles, Motivational and Inspirational Quotes

Isiokwu: Omenaala (Ibi Ugwu)NKOWA IHE BU IBI UGWUIbi ugwu bụ umendu gbasara nkwa na ofufe. Ọ bụ ụzọ ofufe nke ndi otu Ch...
03/03/2026

Isiokwu: Omenaala (Ibi Ugwu)
NKOWA IHE BU IBI UGWU
Ibi ugwu bụ umendu gbasara nkwa na ofufe. Ọ bụ ụzọ ofufe nke ndi otu Christ mgbe ahụ Chukwu nwere ọgbụgba ndụ ya na nna anyi Abraham, ruo taa ndi Igbo na-ebi nwa ha ugwu. O nwere mgbe ana-ebe nwoke na nwanyị ugwu ma a choputara na ibi nwanyị ugwu na-ebute ọnwụ ha mgbe a na-amụ nwa. Nke a mere o ji dị mkpa ka a kwụsị ibi nwanyi ugwu.
N’ala Igbo, ọ bụrụ na amụọ nwa nwoke, mkpụrụ ụbọchị asatọ a muru nwa (8 days) a ga-ebe ya ugwu. O bu onye odoro anya nke ukwu na-ebe ugwu. O bu n’oge ututu ma ọ bụ n’oge mgbede ka a na-ebe nwa ugwu nke a bu ka ọbara ghara ịgba nwata ahụ nke ukwu.
Onye ọka mmụta (specialist) n’ebi ugwu na ani n’oba ma ọ bụ n'akụkụ azụ ụlọ ebe juru oyi. Ana-eji owu (thread), rezo, na owu (cotton wool) ebe a na-ebe ugwu na-adị ezigbo ọcha maka ụmụ ọrịa ịbanye onye ahụ nke nwata jiri buru nwoke ma mee ka o nwee ọrụ.
Ọ na-ama mma nke ukwu onye e bere ugwu ma bee ya nke ọma.
IHE MERE EJI EBE UGWU
* Iji chọọ onye ahụ mma.
* Iji mezuo agbam ndụ dị n’etiti Chukwu na nna anyi Abraham.
* Iji kenye nwata ahụ oke n’etiti ụmụnna ya.
* Ibi ugwu na-eme ka amụ nwoke di iche na nke anụmanụ .

02/03/2026

With Blessing Lemchi Korie – I'm on a streak! I've been a top fan for 3 months in a row. 🎉

02/03/2026

With Nkechi Judith Mgbor – I'm on a streak! I've been a top fan for 3 months in a row. 🎉

02/03/2026

With Urch Lilian – I'm on a streak! I've been a top fan for 3 months in a row. 🎉

21/02/2026

Let's keep hope alive

21/02/2026

Good morning and happy weekend

21/02/2026

O Gracious Weaver of Words, who spun the universe into being with a whisper of love, hold our hearts close to Yours. In our imperfection, we thank You for Your boundless grace. Teach us, O Lord, to tame the tempest of my tongue, that our words may dance to the rhythm of Your divine compassion. Help us to remember the power they carry—to heal or to harm—and grant us the wisdom to choose the former. Let our speech be a fountain of Your love, cascading over the parched earth of this world. Through the example of Your Son, Jesus, may our words ever be a reflection of Your heart. In His holy name, I pray. Amen.

22/01/2026

How was your night

22/01/2026

Good morning everyone

19/01/2026

I'm on the Lord side
I will never give up. If God is with us, who goes you kwanu to be against us. I ṅụrụ kaii

18/01/2026

Missing home because today is my brother’s traditional marriage 😭😭. Honestly your wife go enjoy walai .

How was your night my people
18/01/2026

How was your night my people

Address

Abuja

Website

Alerts

Be the first to know and let us send you an email when Chizzydeb Debbie posts news and promotions. Your email address will not be used for any other purpose, and you can unsubscribe at any time.

Share