Nnaji Chinonso Precious

Nnaji Chinonso Precious LOVING, CARING, FORGIVING, TEACHABLE, INTRESTING TO BE WITH, CREATIVE ,AND GOD FEARING🙏🥳🥰

JỌN 14:6 (IGB)   Jisus si ya, Mu onwem bu uzọ, na ezi-okwu, na ndu: ọ dighi onye ọ bula nābiakute Nnam, ma-ọbughi site n...
08/08/2026

JỌN 14:6 (IGB)

Jisus si ya, Mu onwem bu uzọ, na ezi-okwu, na ndu: ọ dighi onye ọ bula nābiakute Nnam, ma-ọbughi site na Mu.

ABÙ ỌMA 14:1-4 (IGB) 1   Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù. Abù Ọma nke Devid. Onye-nzuzu asiwo n'obi-ya, Ọ dighi Chineke ọ ...
08/08/2026

ABÙ ỌMA 14:1-4 (IGB)

1 Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù. Abù Ọma nke Devid. Onye-nzuzu asiwo n'obi-ya, Ọ dighi Chineke ọ bula di. Ha ebibiwo onwe-ha, ha emewo ka omume-ha buru ihe-árú; Ọ dighi onye nēme ezi ihe.

2 Jehova siri n'elu-igwe lekwasi umu madu anya, Ihu ma ọ di onye nwere uche, Nke nāchọ Chineke.

3 Ha nile ewezugawo onwe-ha; ha ab͕aruwo n'otù dika miri; Ọ dighi onye nēme ezi ihe, ọ dighi ọbuná otù onye.

4 Ndi nile nālu ajọ ihe, hà amaghi ihe? Bú ndi riworo nri site na-iri ndi m, Ma ha akpọkughi Jehova.

I JỌN 4:8 (IGB)   Onye nādighi-ahu n'anya amaghi Chineke; n'ihi na Chineke bu ihu-n'anya.
08/08/2026

I JỌN 4:8 (IGB)

Onye nādighi-ahu n'anya amaghi Chineke; n'ihi na Chineke bu ihu-n'anya.

EKLISIASTIS 3:14 (IGB)   Amawom na ihe ọ bula Chineke nēme, nke ahu gādiru mb͕e ebighi-ebi: ọ dighi ihe agātukwasi ya, ọ...
08/08/2026

EKLISIASTIS 3:14 (IGB)

Amawom na ihe ọ bula Chineke nēme, nke ahu gādiru mb͕e ebighi-ebi: ọ dighi ihe agātukwasi ya, ọ dighi kwa ihe agēbìlata nime ya: Chineke emewo kwa ya, ka madu we tua egwu n'iru Ya.

ABÙ ỌMA 27:10 (IGB)   N'ihi na nnam na nnem arapuwom, Ma Jehova gēkubatam.
08/08/2026

ABÙ ỌMA 27:10 (IGB)

N'ihi na nnam na nnem arapuwom, Ma Jehova gēkubatam.

JOSHUA 1:9 (IGB)   Ènyeghm i iwu? Di ike, nwe kwa ume; amala jijiji, atu-kwa-la ujọ: n'ihi na Jehova, bú Chineke-gi, nọy...
08/08/2026

JOSHUA 1:9 (IGB)

Ènyeghm i iwu? Di ike, nwe kwa ume; amala jijiji, atu-kwa-la ujọ: n'ihi na Jehova, bú Chineke-gi, nọyere gi n'ebe ọ bula i nēje.

ILU 27:10 (IGB)   Arapula eyì-gi na eyì nna-gi; Abà-kwa-la n'ulo nwa-nne-gi n'ubọchi nhuju-anya-gi: Ọ di nma, bú ab͕ata-...
08/08/2026

ILU 27:10 (IGB)

Arapula eyì-gi na eyì nna-gi; Abà-kwa-la n'ulo nwa-nne-gi n'ubọchi nhuju-anya-gi: Ọ di nma, bú ab͕ata-obi nke nọ nso, Kari nwa-nne nke nọ n'ebe di anya.

ILU 18:24 (IGB)   Onye nēnwe ọtutu eyì nēnwe ha ibibi onwe-ya: Ma onye nāhu n'anya di nārapara n'aru kari nwa-nne.
08/08/2026

ILU 18:24 (IGB)

Onye nēnwe ọtutu eyì nēnwe ha ibibi onwe-ya: Ma onye nāhu n'anya di nārapara n'aru kari nwa-nne.

ABÙ ỌMA 55:12-14 (IGB) 12   N'ihi na ọ bughi onye-iro nātam uta; M'gānagide kwa ya: Ọ bughi onye nākpọm asì mere onwe-ya...
08/08/2026

ABÙ ỌMA 55:12-14 (IGB)

12 N'ihi na ọ bughi onye-iro nātam uta; M'gānagide kwa ya: Ọ bughi onye nākpọm asì mere onwe-ya uku megidem; M'gēzonari kwa ya onwem:

13 K**a ọ bu gi onwe-gi, onye mu na gi ra, Eyìm, na onye m'mara nke-ọma.

14 Ayi nāb͕akọri ìzù utọ, N'ulo Chineke ka ayi nējeghari n'etiti ìgwè madu.

Address

Festac Lagos
Enugu

Telephone

+2348130743798

Website

Alerts

Be the first to know and let us send you an email when Nnaji Chinonso Precious posts news and promotions. Your email address will not be used for any other purpose, and you can unsubscribe at any time.

Contact The Business

Send a message to Nnaji Chinonso Precious:

Shortcuts

Share