Akụkọ na Ilu

Akụkọ na Ilu Welcome to Akụkọ na Ilu. This is a sanctuary for the Igbo language, where we explore the depth of our heritage through storytelling and the wit of our proverbs.

Centre for academic excellence

Ilu nke ụbọchị taa✨Tụọrọ anyị otu ilu na comment section 👇🏾 Daalụ 🥰
25/02/2026

Ilu nke ụbọchị taa✨

Tụọrọ anyị otu ilu na comment section 👇🏾
Daalụ 🥰



Akụkọ na Ilu abịala🎊Ndị be anyị, ekele m unu👏"Ilu bụ mmanụ eji eri okwu."Obi dị m ụtọ ịnabata unu n'ụlọ ọhụrụ a. Akụkọ n...
19/02/2026

Akụkọ na Ilu abịala🎊

Ndị be anyị, ekele m unu👏
"Ilu bụ mmanụ eji eri okwu."
Obi dị m ụtọ ịnabata unu n'ụlọ ọhụrụ a. Akụkọ na Ilu abụghị naanị peeji, ọ bụ ebe anyị ga-anọ na-atụgharị uche ma na-amụtakwa amamihe ndị nna nna anyị hapụrụ anyị.

Ebe a, anyị ga-abụ:
✅ Ndị na-akọ akụkọ mgbe ochie (Folktales)
✅ Ndị na-atụ ilu na-agbawa isi (Proverbs)
✅ Ndị na-akụziri ụmụ anyị na asụsụ anyị bụ ọlaedo.

Oya, ọ bụrụ na ị nọ ebe a, tụọrọ m otu ilu ị maara na comment section, ka m mara na ị bata go👇🏾

With Jewel Okam – I just made it onto their weekly engagement list by being one of their top engagers! 🎉
10/02/2026

With Jewel Okam – I just made it onto their weekly engagement list by being one of their top engagers! 🎉

Address

Port Harcourt
400101

Website

Alerts

Be the first to know and let us send you an email when Akụkọ na Ilu posts news and promotions. Your email address will not be used for any other purpose, and you can unsubscribe at any time.

Shortcuts

Share