Odoziaku Igbo

Odoziaku Igbo KA ANYỊ JIKỌ AKA ỌNỤ KWALITE ASỤSỤ NA OMENAALA IGBO.

27/08/2025

MKPỤRỤ EDEMEDE/ABỊỊDỊ IGBO (IGBO ALPHABETS)
NDỊ NNUKWU(CAPITAL LETTERS)
A,B,CH,D, E,F, G,GB, GH
GW,H,I,Ị,J,K,KP,KW,L,M
N,Ñ,NW,NY,O,Ọ,P,R,S,SH
T,U,Ụ,V,W,Y,Z.
Ha dị iri atọ na isii n'ọnụọgụgụ(They are 36 in numbers)
NDEWO

UHURUCHI ỌMA NDỊ NKEM.KA IZUỤKA ỌHỤRỤ A WETARA ANYỊ IHE ỌMA. Ọ GA-ADỊRỊ GỊ MMA. ISEEEEEEEEEE!
24/08/2025

UHURUCHI ỌMA NDỊ NKEM.KA IZUỤKA ỌHỤRỤ A WETARA ANYỊ IHE ỌMA. Ọ GA-ADỊRỊ GỊ MMA.
ISEEEEEEEEEE!

23/08/2025

ỤMỤNNE M, UNU ABỌỌLA CHI? ỌFỌ M N'ISI GI BỤ KA AFỌ TAA FỌTARA GỊ ỊHE ỌMA.
ISEEEEEEEE!

Legide chineke anya dika i na-apụ n'ụbọchi taa ị gaa chọọ ihe oriri gi . Naanịya pụrụ izute gi na mkpa gị.(Look unto God...
22/08/2025

Legide chineke anya dika i na-apụ n'ụbọchi taa ị gaa chọọ ihe oriri gi . Naanịya pụrụ izute gi na mkpa gị.(Look unto God as you are going out today for your daily activities.He is the only one that knows your needs)
KA Ọ DỊRỊ GỊ NA MMA.

21/08/2025

NJIRIMARA NDỊ IGBO(Characteristics of Igbo people)
1.Asụsụ( Language)
2.Ekele(Greeting )
3.Ejiji/Ekike( Dressing)
4.Nri(Food)
5.Ekpemekpe (Religion)
6.Ọrụ aka( Hand work)
7.Ọrụ nka(Art work)
8.Omenaala(Tradition)etc
NDEWO

06/08/2025

NDỊ M HỤRỤ N'ANYA,ỤTỤTỤ ỌMA.NKE ONYE CHIRI,YA ZERE.
ỌFỌ M N'ISI GI BỤ KA IHE ỌMA ZUTE GI N'ỤZỌ GỊ NIILE ISEEEEEEEEEEE!

04/08/2025

Ndewonu ụmụ Igbo. Kedu ka eke si anyọ anwụ?

02/08/2025

ỤTỤTỤ ỌMA NDỊ NKE M.ỤNỤ ABỌỌLA CHI?NKE ONYE CHIRI,YA ZERE .EKPERE M N'ISI GỊ BỤ KA ỊHE ỌMA ZUTE GỊ N'ỤZỌ GỊ NIILE.Ị GA-ADỊ KA ECHI N'IHI NA ECHI ANAGHỊ AGWỤ AGWỤ.
ISEEEEEEEEEEEEE!

01/08/2025

Good afternoon and happy new month to you my friends. Follow Odoziaku Igbo and learn Igbo Language and their culture.
NDEWONU!

Address

University Market Road Nsukka
Enugu

Website

Alerts

Be the first to know and let us send you an email when Odoziaku Igbo posts news and promotions. Your email address will not be used for any other purpose, and you can unsubscribe at any time.

Share