ASUSU IGBO."

ASUSU IGBO." ASUSU IGBO, OMENAALA NA EWUMEWU

Ụtụtụ ọma ụmụ Igbo niile, kedu ka imere nututuaa  , kedukwanu ka eke si anya anwụ,     NDI iran etialeelaa akacha amu na...
06/03/2026

Ụtụtụ ọma ụmụ Igbo niile, kedu ka imere nututuaa , kedukwanu ka eke si anya anwụ,
NDI iran etialeelaa akacha amu na ọgwụ ha na ndị mba USA naalụ, mana ka osila dị , ndị mba Amerika kwechikwara ekwechi ma si n'aha , akacha beghi.

Ìgbo bu ìgbo ekelem unu nkè onye chiri ya zere Ụbọchị taa bu ubochi ikpe NNAMDI KANU (OHAMADIKE NDI IGBO)Ngwanu , nonyel...
08/10/2025

Ìgbo bu ìgbo ekelem unu nkè onye chiri ya zere
Ụbọchị taa bu ubochi ikpe NNAMDI KANU (OHAMADIKE NDI IGBO)
Ngwanu , nonyelu anyi dịka anyi ga enye gị ka osiri gbata kwuru nụlọikpe. NDEEWONU

Ndị Chelsea footuboolu club agwala ndí Liverpool ná nwoke nibeya ha bú nà okwu ọnụ.
04/10/2025

Ndị Chelsea footuboolu club agwala ndí Liverpool ná nwoke nibeya ha bú nà okwu ọnụ.

Igbo kwezuonụ oooỌfọ anyị bụ ka ụwa maara onye niile mma taa.
03/10/2025

Igbo kwezuonụ ooo

Ọfọ anyị bụ ka ụwa maara onye niile mma taa.

Ìgbo bu ìgbo nkè onye chiri ya zere.Dika ụbọchi taata bu ụbọchị oma bu ubochi afo ma  burukwa ụbọchị abụọ n'ọnwa Septemb...
02/10/2025

Ìgbo bu ìgbo nkè onye chiri ya zere.
Dika ụbọchi taata bu ụbọchị oma bu ubochi afo ma burukwa ụbọchị abụọ n'ọnwa Septemba nke afọ 2025.
Gịbu nwa ezigbo afọ Igbo,, amakwaram nke ọma na obodo bi igwe. Ndị naachị Anyi burukwa agha.
Mana gị bu onye negemu nti
Ngwanu, kowatara anyi na nke nke , ìhè ichoro ga Chukwu meere gi, no nwa ọhụrụaa anyi zobanyeworo ọkpa anyi n'aya ,, NDEEWONU.

02/10/2025
Umu igbo ekelem Onye ukwu kelekwaa  ónyé nta ,, Tata bu ubochi ọma ụmụ afọ mbà Naijiria ji echeta ụbọchị nwèrè onwe kemg...
01/10/2025

Umu igbo ekelem Onye ukwu kelekwaa ónyé nta ,,
Tata bu ubochi ọma ụmụ afọ mbà Naijiria ji echeta ụbọchị nwèrè onwe kemgbe afọ 1960
Ajujum wee bụrụ gi bú onye negemu nti , gwanu anyị ife bu nlegara anya nke ina elegere onyé isi ala anyi ka omejuputa n'afọ ole na ole nke fọdụrụ n'ọchịchị. NDEEWONU

Igbo bu igbo,,, nke Onye chiri ya zere ,,Ékélém onyukwu kelekwaa ónyé nta,,Afọr taata ga afọr tata anyị ihe ómáISEEE,, N...
12/10/2024

Igbo bu igbo,,, nke Onye chiri ya zere ,,
Ékélém onyukwu kelekwaa ónyé nta,,
Afọr taata ga afọr tata anyị ihe ómá
ISEEE,,
Ngwa dika Omalicha Nwa afọr ìgbo ịbụ gịnị ka ina Ario chukwu okike ka omeeregi niizu ezumikaaa
ỌZỌ NNABUUGO 1 NIIGBARIAM OKALAKWU KINGDOM.

UHURU CHI ọma,, ụmụ igbo nwen N'ubochi taata bu ahịa órìè ma bụrụkwa abalị iri nke ọnwa Ọktoba,,KEDUKWANU kà Ụbọchị taat...
10/10/2024

UHURU CHI ọma,, ụmụ igbo nwen
N'ubochi taata bu ahịa órìè ma bụrụkwa abalị iri nke ọnwa Ọktoba,,
KEDUKWANU kà Ụbọchị taata si aga
N'ebe ino ugbua,,, .
AHỊA ÓRÌÈ GA ERIE TERE ANYI IHE OMAA,, ISEEE

08/10/2024

OMENALA

IGBU ICHI

Address


Alerts

Be the first to know and let us send you an email when ASUSU IGBO." posts news and promotions. Your email address will not be used for any other purpose, and you can unsubscribe at any time.

  • Want your business to be the top-listed Media Company?

Share