05/06/2026
Okwu gbasara ezinụlọ
Nwanne nwoke nnem ma ọbụ nnam bụ Uncle.
Nwanne nwanyị nnem ma ọbụ nnam bụ Aunty.
Nwa nwanne nnem ma ọbụ nnam bụ Cousin.
Nwa nwanyị nwannem nwoke ma ọbụ nwanyi bụ Niece.
Nwa nwoke nwannem nwoke ma ọbụ nwanyị bụ Nephew .
#
#