13/09/2026
Ekpere maka ndị nne na nna: dịka akwụkwọ na-ebido, ka Chineke nyere ndị nne na nna aka , mepere ha ụzọ akụnaụba, ka ha wee nwee ike ịkwụrụ ụmụ ha ụgwọakwụkwọ. N'aha Nna na Nwa na Mmụọ Nsọ. Amen!
Catholic Priest
Onitsha Archdiocese
Onitsha
00234
Be the first to know and let us send you an email when Father Chidozie posts news and promotions. Your email address will not be used for any other purpose, and you can unsubscribe at any time.