16/11/2025
Minista Nyesom Wike agọọla na o nweghị mgbe ya kpọrọ onyeagha mmiri Naịjirịa "onye nzuzu".
O kwuru nke a n'ụbọchị Tọzde 13 Nọvemba, 2025 oge ya na ndị ntaakụkọ na-enwe mkparịtaụka n'Abuja.
Gịnị ka i chere?
📸: Nyesom Wike/Instagram