Oziọma Ọdịnanị TV

Oziọma Ọdịnanị TV Igbo Spirituality, Language, Customs.... Renewable Energy Technology; BIO GAS and Solar Energy Technology as part of Igbo Culture and Spirituality.
(1)

28/07/2025

Good evening ụmụnne m,
Does anyone have security update on Ihite Nansa and environs in Imo State. Is it safe to travel through it. Thanks

27/07/2025

Sọọsọ Obì Aghụ̀rị, mgbè ụmụ Igbo gbakọrọ na aha Aja Ana Igbo.

Anyị bụ ndị Ozioma Odinani Igbo, ụmụ ndị mbụ na Ndị Egede.

Ani Igbo adigo mma.


27/07/2025

TODAY AT THE OZIOMA ODINANI IGBO MISSION.
Anyị bụ ndị Ozioma Odinani Igbo
Anyị sị nà okè ndị Igbo agaghị efù.
Bia soro anyị kwanite Aja Ana Igbo.

At Ozioma Odinani Igbo Mission we keep our Igbo Ancestral Flag flying high. We are reawakening the Igbo consciousness in our youths. Odinani Igbo ga adị.

Bia soro anyị kwanite Odinani Igbo.

24/07/2025

We will never relent!
Ani Igbo shall be great again.

At Ozioma Odinani Igbo Mission we also hear the women talk. The place of Umuada and umuokpu cannot not be underestimated...
21/07/2025

At Ozioma Odinani Igbo Mission we also hear the women talk. The place of Umuada and umuokpu cannot not be underestimated.

21/07/2025

The AgwụNkà unit of the Ozioma Odinani Igbo Mission carried out a one training for members of the Ozioma Odinani Igbo family on the production of candles and balm.

It's our little way of reminding ndị Odinani that Áká Ajaja butere ọnụ mmanu mmanụ.

Thank you Ojike Kalu and Enyiuche and members of Ozioma Odinani Mission Nkpor.

12/07/2025
04/07/2025

"Chukwu anyị furu anya bụ Ana"
Ozioma Odinani Igbo Mission.

04/07/2025

Odinani Igbo: Nkọwa Dị Omimi.

π Anyị bụ ndị Ozioma Odinani Anyị bụ ndị Ozioma Odinani Nke sị Ani Igbo nwe bịa....E bee ka ụnụ siAni Igbo Ebee ka ụnụ s...
01/07/2025

π Anyị bụ ndị Ozioma Odinani
Anyị bụ ndị Ozioma Odinani
Nke sị Ani Igbo nwe bịa....

E bee ka ụnụ si
Ani Igbo
Ebee ka ụnụ si
Ani Igbo
A gaghị m a hapụ Ani Igbo
Gaba ébé ọzọ gá biri
Ani Igbo ga dị mma.π

Ozioma Odinani Igbo Mission

Address

Awka

Telephone

+2347088578910

Website

Alerts

Be the first to know and let us send you an email when Oziọma Ọdịnanị TV posts news and promotions. Your email address will not be used for any other purpose, and you can unsubscribe at any time.

Contact The Business

Send a message to Oziọma Ọdịnanị TV:

Share