17/06/2026
Ihe nwanne melu nwanne ya ka anyi ga etinye anya na ya n'ubochi nke taa.
Na ODENIGBO anyi ga ekwu ihe nwelu ike ita obi nwoke bu nwanne madu mmiri nke ga butelu ya ikwuba nwanne ya nwanyi agu afo otu na uma( one year and 6 months) maka ego.