Igbo Dream Television

Igbo Dream Television Igbo discussion on things concerning Igbos. Using fiction to convey the message.Riddles/folktales.

Celebrating my 1st year on Facebook. Thank you for your continuing support. I could never have made it without you. 🙏🤗🎉
06/10/2024

Celebrating my 1st year on Facebook. Thank you for your continuing support. I could never have made it without you. 🙏🤗🎉

31/07/2024

Uhuruchi oma umunnem,ihe kuru unyahu,akuola ozo taa. Nke putara na ubochi ekela ato,foo obere ka chi jie. Deeputara anyi na okpuru ahiri okwua,

1: Ihe na-aku na elekere gi.
2: Ka ubochi gi si gaa taa

Anyi choro ima ndi bu nwafo Igbo akughi mmiri. Igbo ekeleeem unu.

08/07/2024

Ututu oma umunnem, ikpego ekpere taa?
Ofu onye adi azu nwa!

30/06/2024

May our chi not let uke see us .

Nkwọ wara anyị ojị ụba na ọmụmụ.

28/06/2024

Kedu udi nwoke bu ihea? I buru nwunye ya,gini ka I ga-eme?

Igbo Nwere ngabasi,leekenenu nwana mma. Ichoba ezi nwanyi ri uso bia na ala Igbo na anyi Nwere ya. Ka chi okike gozie GI...
25/06/2024

Igbo Nwere ngabasi,leekenenu nwana mma. Ichoba ezi nwanyi ri uso bia na ala Igbo na anyi Nwere ya. Ka chi okike gozie GI na ezin'ulo ohuuu gi, iseeeeeeeee.
Chivido24 , Igbo culture and Traditions. , , , , , .

Echezokwana isonyere anyi
24/06/2024

Echezokwana isonyere anyi

22/06/2024

Kedu ka ubochi gi si gaa taa? Gwa ka chi foooo. Na esonyekwara anyi ma na agbasakwa ozi Maka anyi🙏🏻🙏🏻🙏🏻🙏🏻🙏🏻

19/06/2024

Nyere nwanne gi aka

18/06/2024

Chi Nkwọ wara anyị ojị aṅụri na udo . Ihe oma mere anyị mere agbata Obi anyị.

With Nwanegbo Chioma Maryann – I just got recognized as one of their top fans! 🎉
16/06/2024

With Nwanegbo Chioma Maryann – I just got recognized as one of their top fans! 🎉

16/06/2024

Ijekwara uka taa?

Address

Ibeju-Lekki
Lagos

Telephone

+2348082676232

Website

Alerts

Be the first to know and let us send you an email when Igbo Dream Television posts news and promotions. Your email address will not be used for any other purpose, and you can unsubscribe at any time.

Contact The Business

Send a message to Igbo Dream Television:

Share

Category