Learn Igbo

Learn Igbo Contact information, map and directions, contact form, opening hours, services, ratings, photos, videos and announcements from Learn Igbo, Digital creator, Lagos.
(9)

26/06/2026

Dịka onye Igbo, ọ bụrụ na mmadụ sị gị “Ka chi foo”…
Gịnị ga-abụ azịza gị?

26/06/2026

Igbo atọka🥰

26/06/2026

Ka anyị kparịta ụka enyi na enyi😊
Let’s talk friend to friend😊

Chaị ụmụnne m! Legodi ihe eji ndị Igbo anyị akọ.So if you see one person from a particular region doing something, that ...
25/06/2026

Chaị ụmụnne m! Legodi ihe eji ndị Igbo anyị akọ.

So if you see one person from a particular region doing something, that means everybody from their rejion does the same thing?

Well, ataghị m ha. Ọkwa enwere ilu Igbo kwuru sị na “ otu aka rụta mmanụ o zuo ọha.” ?

Ya diba😢

Conversation at the Tailor’s ShopA: I kwachala akwa m?(Have you finished my clothes?)B: Mba, fọdụrụ obere.(No, a little ...
25/06/2026

Conversation at the Tailor’s Shop

A: I kwachala akwa m?
(Have you finished my clothes?)

B: Mba, fọdụrụ obere.
(No, a little remains.)

A: Kedu mgbe m ga-abịa?
(When should I come?)

B: Bịa echi.
(Come tomorrow.)

Look what I found! Ihe a bụ ihe mmadụ dere na X maka ndị Igbo.🥲
25/06/2026

Look what I found! Ihe a bụ ihe mmadụ dere na X maka ndị Igbo.🥲

Kedu Ka ahụ gị dị can also mean: how is your health? Ị ma nke isii?
25/06/2026

Kedu Ka ahụ gị dị can also mean: how is your health?

Ị ma nke isii?

24/06/2026

Simple wheather phrases / sentences in Igbo

24/06/2026

This is the correct answer for the blank

23/06/2026

Using the correct tone marks, can you spell “rat” in Igbo language?

Óké — Male 🧍‍♂️
……… — Rat 🐀

Address

Lagos

Website

Alerts

Be the first to know and let us send you an email when Learn Igbo posts news and promotions. Your email address will not be used for any other purpose, and you can unsubscribe at any time.

Share