Mbido Igbo

Mbido Igbo Ịkwado agụụ mmụta asụsụ na omenala Igbo. WhatsApp Link https://whatsapp.com/channel/0029VbCa2K9KbYMMfi3hk010
(1)

23/06/2026

Ihe Mere Egbe Anaghị Ebu Nwa Ọbọgwụ
Episode 4

A bụla onye ọtụtụ okwu maka anaghị ama ihe dị n'obi onye gbara nkịtị.

19/06/2026

Egbe nke ọdụdụ fedatara n'ala ma maburu otu nwa Ọbọgwụ, ma nne Ọbọgwụ ahụ atụpụghịrị ya ọnụ. Ka ọ laruru, nne Egbe ahụ jụrụ ya ihe nne nwa Ọbọgwụ ahụ mere mgbe ọ maburu nwa.

19/06/2026

Egbe nke ọdụdụ fedatara n'ala ma maburu otu nwa Ọbọgwụ, ma nne Ọbọgwụ ahụ atụpụghịrị ya ọnụ. Ka ọ laruru, nne Egbe ahụ jụrụ ya ihe nne nwa Ọbọgwụ ahụ mere mgbe ọ maburu nwa.

Ncheta Ụbọchị A Mụrụ Emeka AmakezeTaa bụ ụbọchị ncheta a mụrụ (Ezeigbo). Ekpere anyị bụ na ọ ga na-eje eje, na-abatakwa ...
18/06/2026

Ncheta Ụbọchị A Mụrụ Emeka Amakeze

Taa bụ ụbọchị ncheta a mụrụ (Ezeigbo). Ekpere anyị bụ na ọ ga na-eje eje, na-abatakwa abata. Ogologo ndụ, ahụike, akụnụba na amara Chineke ga-abara ya ụba. Ya gazie 🎂🍰🥂🍷🎉🍾🎶🎊

Ncheta Mbipụta Akwụkwọ 'Things Fall Apart.'N'ụbọchị taa n'afọ 1958 ka e bipụtara 'Things Fall Apart' (Ihe Aghasa) nke ọk...
17/06/2026

Ncheta Mbipụta Akwụkwọ 'Things Fall Apart.'

N'ụbọchị taa n'afọ 1958 ka e bipụtara 'Things Fall Apart' (Ihe Aghasa) nke ọkammụta Chinụalụmọgụ Achebe deere. Akwụkwọ a gbara ndụ ndị Igbo n'oge gboo na anwụ, ma gozikwa nghọtahie ụfọdụ dapụtara mgbe ndị mba Briten bịara malite ọchịchị n'ala anyị.

Ude akwụkwọ a deere n'ụwa dum, nke meere na-atụgharịrị ya n'asụsụ karịrị iri ise. Eri e bipụtara akwụkwọ a, ereela ya ihe karịrị nde iri abụọ.

Ọzọ, akwụkwọ a sokwa kwaghere ọtụtụ ndị odee si Afrịka ụzọ maka mkpọrọgwụ ọ gbanyere ha iji mkpịsịodee wee kọ akụkọ ha.

16/06/2026

Ihe Mere Egbe Anaghị Ebu Nwa Ọbọgwụ
Episode 2

Egbe nke ọdụdụ malitere na nwata were eso nne ya were aga nta, maka ọ mara na onye malitere jewe gboo, mara ụzọ esi eje marakwa nke e si a laa. Ọ bụ otu a ka Egbe nke ọdụdụ si mara ihe ekwe na-akụ.

16/06/2026

Ihe Mere Egbe Anaghị Ebu Nwa Ọbọgwụ
Episode 2

Egbe nke ọdụdụ malitere na nwata were eso nne ya were aga nta, maka ọ mara na onye malitere jewe gboo, mara ụzọ esi eje marakwa nke e si a laa. Ọ bụ otu a ka Egbe nke ọdụdụ si mara ihe ekwe na-akụ.

15/06/2026

Ihe Mere Egbe Anaghị Ebu Nwa Ọbọgwụ
Episode 1

O nwere nnukwu Egbe na-akpa ike dị egwu. Ihe ọ bụla gụrụ ya, ọ fedata maburu ya, dọsaa ma rie ya. Anụ ọ bụla ọ na-eri hụ ya, ya n'ọsọ a na-eme. Maka naanị osisi ka a sịrị na a ga-egbu ya, ọ kachie ntị kwụchie ụzọ.

Address

45A Okosi Road
Onitsha
430231

Opening Hours

Monday 09:00 - 17:00
Tuesday 09:00 - 17:00
Wednesday 09:00 - 17:00
Thursday 09:00 - 17:00
Friday 09:00 - 17:00

Telephone

08067964763

Alerts

Be the first to know and let us send you an email when Mbido Igbo posts news and promotions. Your email address will not be used for any other purpose, and you can unsubscribe at any time.

Contact The Business

Send a message to Mbido Igbo:

Shortcuts

Share

Category