
16/07/2025
Imachibido ịchigharị anụmanụ na-agagharị, nke ọchịchị steeti imo kwuru ga-akwụsiriri, tupu ọnwa Julaị agba abalị 24, oga-ekwe omume? Enwere aka mgba nke a ga-ezute? Nke a ọ ga-abụ ogbugbo nye nchekwa steeti a nọje na ya kemgbe?
Onye Ọbịa : Pst Smart Nnachi
( Security Expert and criminologist)
The banning of open grazing in Imo state on or before 24th of july 2025, the possibility and the challenges. Could this be the need solution to insecurity experienced in our dear state? What of farmers/herders class? Can our farmers now go to farm without fear of any attack?
📻 Listen live on www.toast903fm.com
📞 Call in: 09110090002