
19/07/2025
Ndi beanyi, Igbo bu Igbo, nke onye chiri ya zelu.
Ife oma ga emere anyi Nile na Eke, Orie, Afor, na nkwo.
Obialu egbu anyi gbuo onwe ya
Onye Cheta nke oga eme anyi Odachi ekwena ya.
Ndu ga bu ndi Mmiri ndu Azu, Mmiri atana Azu anwuna.
Taata bu Afor ga afoju akpa anyi ka Ife anyi ga eri ghari akona anyi ooooooo
ISEEEEEEEEEEEEEEEEEEE🙏
Culture and Traditions of Igbo Race
Highlight ⊕