Adaobi's Igbo Folktales

Adaobi's Igbo Folktales Welcome to Adaobi's Igbo Folktales page

Please check my Pinned Post for more information.

27/08/2024

Chai Na Eche Lum

23/01/2024

Egbula onwe gị maka ihe ndị ina enweghị ugbua.

Gbasi mbọ ike, nke iru ka.
Echi ga adị mma.

30/12/2023

Ekele dịrị olisa bi n'igwe maka ọmarịcha afọ ọma...

Ka anyị na abenye na afọ a bụ 2024, ana m arịọ Chineke anyị ka o nyere anyị aka ná ihe ọbụla anyi na eme, chebe anyị ndụ ma na eduzi ma atụmatụ anyị na nzọụkwụ anyị.

Isee

16/11/2023

Ogo m Egbula m

Ihe Oma m Egbula m

12/11/2023

Once upon a time, there lived a young beautiful and vibrant woman called ADAOBI.

Here passion for stories and her native language was extraordinary, so she created a YouTube channel where she tells folktale stories that educate and entertain people using her native dialect which is Igbo Language.
=================================
Igbo is the language spoken in Ala Igbo (Igboland) region of Nigeria by the people who are collectively referred to as "Ndi Igbo".

So as a native speaker of the Igbo language
I can help you with any work on this area👇

📌 English to Igbo language interpretations/translations
📌 Igbo language proofreading and editing
📌 Igbo to English translations/interpretation
📌 Igbo language Ghostwriting both on your fiction and nonfiction book e.t.c.

To contact Adaobiigbofoltales send an email to [email protected]

Disclaimers: All stories posted here, are original stories written by Adaobiigbofolktales.

21/10/2023

ỤTỤTỤ ỌMA NDI NKEM.

07/10/2023

Ụtụtụ Ọma Ndi M Hụru N'anya.

Olee Otu Unu Mere?

Ka Ụbọchi Taa Mara Nwoke Mma, Makwara Nwanyi Mma.

Ya Gazie.

07/10/2023

Ụtụtụ Ọma Ndi nkem.

Olee Otu Unu Mere?

Ka Ụbọchi Taa Mara Nwoke Mma, Makwara Nwanyi Mma.

Ya Gazie

07/10/2023

NDEEWONU NDI M HURU N'ANYA, UNU EMELA MAKA IBIA NA PAGE A.

EBE A, ANYI NA EJI OKWU IGBO EME ỌTỤTỤ IHE.

ANYI NA AKUZI MA NA AMU OTU ESI EDE MA NA AGU ASỤSỤ IGBO.

ANYI NA EJIKWA AKỤKỌ AKUZI IHE.

ANYI GA ASỤGHARIRI GI, MA TAPIARA GI ASỤSỤ BEKEE GI KA ỌBỤRỤ ASỤSỤ IGBO.

MA ỌBỤKWANỤ KA ASỤSỤ IGBO GI BỤRỤ ASỤSỤ BEKEE.

06/10/2023

OGE ERUOLA, KA ANYI MỤỌ MKPỤRỤ EDEMEDE IGBO, OTU ESI AKPỌPỤTA HA NA IHE NDI HA PỤTARA NA ASỤSỤ BEKEE

Address

Port Harcourt

Alerts

Be the first to know and let us send you an email when Adaobi's Igbo Folktales posts news and promotions. Your email address will not be used for any other purpose, and you can unsubscribe at any time.

Contact The Business

Send a message to Adaobi's Igbo Folktales:

Share