Afaigbo AMAKA TV

Afaigbo AMAKA TV On this channel,I make video to inform,entertain,educate on critical issues relating to igbo culture

17/04/2023

Nwa ga-aka Nna ya.

Ihe karịrị otu mmadụ anwụọla na mberede mere n'elu Kara Bridge dị n'okporoụzọ Lagos-Ibadan n'ụtụtụ taa.Ụgbọala asaa na o...
09/02/2023

Ihe karịrị otu mmadụ anwụọla na mberede mere n'elu Kara Bridge dị n'okporoụzọ Lagos-Ibadan n'ụtụtụ taa.

Ụgbọala asaa na otu gwongworo so na mberede a.

Ndị hụrụ ihe mere kwuru na gwongworo ahụ kupurụ n'ụdọ ga kụọ ụgbọala ndị ọzọ. Otu ụgbọala si n'akwammiri ahụ dapụ. Otu onye na-eregharị ahịa ya n'ụzọ ahụ nwụrụ.

Ndị Federal Road Safety Corps (FIRS) na Lagos State Emergency Management Agency (LASEMA) nọ ebe ahụ arụ ọrụ ha.

Mberede a na ọrụ a na-arụ n'okporoụzọ a ebutela nnukwu kpachi kpachi okporoụzọ.

Afaigbo AMAKA TV
📷 LLemon KayceeKLemon Kaycee

https://youtu.be/La73SsAjvxg
22/01/2023

https://youtu.be/La73SsAjvxg

Learn Igbo online or offline with the best private Igbo tutors. Private Igbo lessons will be held by Afaigboamaka tutors directly and custom-made for your pr...

https://youtu.be/8NNXPBUY6y4
22/01/2023

https://youtu.be/8NNXPBUY6y4

Learn Igbo online or offline with the best private Igbo tutors. Private Igbo lessons will be held by Afaigboamaka tutors directly and custom-made for your pr...

https://youtu.be/NoKOSApmLmE
09/01/2023

https://youtu.be/NoKOSApmLmE

Learn Igbo online or offline with the best private Igbo tutors. Private Igbo lessons will be held by Afaigboamaka tutors directly and custom-made for your pr...

https://youtu.be/7JSw7woWqpc
29/12/2022

https://youtu.be/7JSw7woWqpc

we are Humanitarians based in Abuja, Nigeria. we Foundered Hope for African Development International Foundation (HADIF). As a way of reaching out to the ...

17/12/2022

Igbo amaka.

Address

Umuahia

Alerts

Be the first to know and let us send you an email when Afaigbo AMAKA TV posts news and promotions. Your email address will not be used for any other purpose, and you can unsubscribe at any time.

Contact The Business

Send a message to Afaigbo AMAKA TV:

Share